ABIA

Umuahia is a malnourished widow,
Aba flaunts her bad and dirty roads, 
to the admiration of ndi uwa.

But like a psychotic florist, 
Ikpeazu creates many flower derangement
instead of paving the roads and clearing the dirt.

n'ogugu steeti niile di na ala Naijiria,
Abia steeti kwesiri ibu ndi mbu
mana anyi bu ndi ikpeazu

anyi nwe ndi umbulari 
ma nwekwa ndi aziza
ya na ndi okuko
mana anyi enweghi ndi mmadu

biko, how long shall this continue?



Enjoyed reading? 
Please leave a comment and share with friends. Thank you!